POPULAR

Dr.Bukola Saraki agbahela amuma inye ndi ntorobia oru

Onye isi ụlọ nzụkọ seneti bu, Dr Bukola Saraki agbahela amuma oji enyere ndi ntorobia aka ma kwe nkwa inye mmadu puku iri anọ...

ONYEISIALA MBA GAMBIA JI AMỤMA ỊCHỊ MBA AHỤ AGBA NKE ISE...

ONYEISIALA MBA GAMBIA JI AMỤMA ỊCHỊ MBA AHỤ AGBA NKE ISE YA OLUA ELEKWACHI Dec 1, 2016 Ụmụ afọ mba Gambia na-adi nkwadobe ime ntụliakaelu iji họpụta...

MUST READ

ỤMỤNWAANYI NDỊ OKAIKPE ADỊLA NJIKERE IME NCHỌCHA GBASARA EBUBO ỊKWASA NWAANYI IKO N’IKE N’OGIGE...

ỤMỤNWAANYI NDỊ OKAIKPE ADỊLA NJIKERE IME NCHỌCHA GBASARA EBUBO ỊKWASA NWAANYI IKO N’IKE N’OGIGE EBE NDỊ GBAPỤRỤ ỌSỌ NDỤ NỌ Umunwaanyi ndị ọkaikpe n’okpuru otu...

Enyela Jammeh ohere ikpazu iritu n’oche

Ndi ndu mba West Afrika enyela onye ṅdu mba Gambia bụ  Yahya Jammeh ohere ikpazu iritu na oche tụpụ ewere ike chituo ya,dika di...

ALA NAIJIRIA AGAGHỊ ERI MPERI N’IKWALITE ỌDỊMMA NKE MBA GUINEA BISSAU

ALA NAIJIRIA AGAGHỊ ERI MPERI N’IKWALITE ỌDỊMMA NKE MBA GUINEA BISSAU Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadu Buhari ekwela ụmụ afọ mba Guinea Bissau nkwa na dịka onyeisi...
- Advertisement -
[td_block_social_counter facebook=”tagdiv” twitter=”envato” youtube=”envato”]

FOOD

Oke ala ọmajiji abụọ emela na mba Italy n’ụbọchị Wenesdee

Oke ala ọmajiji abụọ emela na mba Italy n’ụbọchị Wenesdee  wee tinye oke egwu n’ime ndi mmadu bu ndị hutakwara nke ozo di egwu...

ONYE BỤBU ONYEISIALA NAIJIRỊA AGWALA ỤMỤAFỌ ALA NAIJIRỊA KA HA KWADOO NDỊ UWE OJII

Arịọla ndi otu okpukperechi, ndị ndu obodo na otu ndị kwụụrụ onwe ha n’ ala Naijiria ka ha kwadoo ndi uwe ojii. Nkwado ahụ ga...

TAA BỤ ỤbỌCHỊ MỌNDE ABALỊ IRI ATỌ NA OTU NKE ỌNWA ỌKTOBA AFỌ PUKU...

A tụrụ anya na ugbo ndi e nwegasiri na Steti Niger ga akoputa osikapa di otu nde tọn site na amuma igbazite ego n’...
- Advertisement -

FITNESS

Presidenti Buhari agala ogbako na Morocco

  Presidenti Muhammadu Buhari agala ọgbako nke iri abụọ ndi ndọrọ ndọrọ (COP) nakwa nke United...

presidenti Akbar Hashemi Rafsanjani anwula

Aka chiiburu mba Iran bụ  presidenti Akbar Hashemi Rafsanjani anwula n’ụlụ ọgwu di na Tehran...

OTU AHA YA NA-ADA ỤDA ENYELA RAMAPHOSA NKWADO MAKA ỌKWA ONYEISIALA MBA SOUTH AFRICA.

OTU AHA YA NA-ADA ỤDA ENYELA RAMAPHOSA NKWADO MAKA ỌKWA ONYEISIALA MBA SOUTH AFRICA. Osote onyeisiala...

A KA NA-AGA N’IHU IZỌPỤTA NDỊ MMADỤ NA MBA Indonesia

A KA NA-AGA N’IHU IZỌPỤTA NDỊ MMADỤ NA MBA Indonesia   Olua Elekwachi Dec 8, 2016     Ndị ọrụ na-azọ...

TAA BỤ ỤBỌCHỊ TUUZDEE ABALỊ ATỌ NKE ỌNWA JENUWARỊ AFỌ PUKU ABỤỌ NA IRI NA ASAA . ALA...

ALA NAỊJIRỊA  AMALITELA ỊKWỤ ỤMỤ OGBENYE PUKU NAỊRA ISE. Ọchịchị ala Naịjirịa amalitela ikụziri ndị mmadụ...

HEALTH

Senate enyela ntụzi aka ka ahụ na arụrụ ọdụ ugbọ mmiri...

Ụlọ nzụkọ senate ala anyi akwala ndi  n’ahu maka ụgbọ mmiri ka ha leba anya maka amụma iguzobe ọdụ ụgbọ mmiri na Onitsha, Enugu,...

SCIENCE

Akpachiela mmadụ asatọ bụ ndị na-agba mbọ ihụ na ọchịchị...

Akpachiela  mmadụ asatọ bụ ndị na-agba mbọ ihụ na ọchịchị onye kwuo uche ya kwụdosiri ike na mba  Democratic Republic nke Congo, n’ụbọchi Wednesday,...
- Advertisement -

LATEST POSTS

Chief Nwodo aburula onye-isi Ohanaeze Ndigbo

Onye jibu okwa dika Minister n’ahu maka mgbasa ozi bụ Chief John Nwodo aburula onye isi gburu gburu nke itolu nke Ohanaze Ndigbo” Nwodo bu...

Ndi agha ụgbọ-elu ehibela otu ga-eleba anya n’ọdachi mere na Rann

Ndi agha ụgbọ-elu NAF n’aha ichafu ehibela  otu mejuputara ndi  ọkwa ha di elu maka ileba anya na ọdachia ogbunigwe tiwara na abali iri...

Mazi Trump enwetala mmeri dika onye isi -ala

Donald Trump enwetala onu ogugu votu ana atu anya iji nweta mmwere na ntuli aka nke onye isi-ala mba United statas of America oji...