ALA NIGERIA ETOOLA ONYE AHOPUTARA OHUU DIKA AKA NA –ACHI MBA AMERICA

0
27

 

Aka na-achi ala Nigeria bu Muhammad Buhari etoola onye mba America hoputara dika onye isiala ohuu bu Donald Trump na ugo mmeri o tuuru na ntuliakaelu mba ahu. Onye oisiala Buhari tokwara umu afo mba America n’ezi mhazi nke ntuliaka elu ahu. Buhari na-enwe olile anya na ya na Mazi Trump ga-ejiko aka n’oru maka ikwalite ezi mmekorita n’etiti mba America na ala Nigeria. Ngalaba nke oru mmekorita di n’etiti mba America na ala Nigeria gunyere agha  ana-ebu  megide agha iyi egwu, udo na ngalaba oru nchekwawa,uto nke aku n’uba, ochichi onye kwuo uche ya nakwa ezi ochichi

Olua Franklin

SHARE

ENWEGHI OZI

NYE NZAGHACHI NYE